Ọnụ Ọgụgụ 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị ugbu a. M ga-ahụ ya, ma ọ gaghị abụ nso nso a. Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze+ ga-esikwa n’Izrel pụta.+ Ọ ga-etiwa egedege ihu Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile. Mkpughe 2:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 M ga-enyekwa ya kpakpando ụtụtụ.+
17 M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị ugbu a. M ga-ahụ ya, ma ọ gaghị abụ nso nso a. Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze+ ga-esikwa n’Izrel pụta.+ Ọ ga-etiwa egedege ihu Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile.