Mkpughe 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Mụnwa, bụ́ Jizọs, zigara mmụọ ozi m ka ọ gbaara unu àmà banyere ihe ndị a ga-abara ọgbakọ niile uru. Abụ m mgbọrọgwụ Devid, bụrụkwa nwa ya.+ Abụkwa m kpakpando ụtụtụ+ nke na-enwu gbaa.”
16 “Mụnwa, bụ́ Jizọs, zigara mmụọ ozi m ka ọ gbaara unu àmà banyere ihe ndị a ga-abara ọgbakọ niile uru. Abụ m mgbọrọgwụ Devid, bụrụkwa nwa ya.+ Abụkwa m kpakpando ụtụtụ+ nke na-enwu gbaa.”