Aịzaya 49:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee! Ndị nke a ga-esi ọbụna n’ebe dị anya bịa,+ lee! ndị nke a esi n’ebe ugwu+ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa,+ ndị ọzọ esi n’ala Saịnim bịa.” Aịzaya 60:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Legharịa anya hụrụ! A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị.+ Ụmụ gị ndị ikom si n’ebe dị anya na-abịa, a ga-ekukwa ụmụ gị ndị inyom n’akụkụ bịa wee lekọta ha.+
12 Lee! Ndị nke a ga-esi ọbụna n’ebe dị anya bịa,+ lee! ndị nke a esi n’ebe ugwu+ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa,+ ndị ọzọ esi n’ala Saịnim bịa.”
4 “Legharịa anya hụrụ! A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị.+ Ụmụ gị ndị ikom si n’ebe dị anya na-abịa, a ga-ekukwa ụmụ gị ndị inyom n’akụkụ bịa wee lekọta ha.+