Jeremaya 31:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 ‘Olileanya dị na ihe ga-adịrị gị mma n’ọdịnihu.+ Ụmụ gị ga-alọta n’ala ha.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”
17 ‘Olileanya dị na ihe ga-adịrị gị mma n’ọdịnihu.+ Ụmụ gị ga-alọta n’ala ha.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”