Ezikiel 34:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-enyekwa ha otu onye ọzụzụ atụrụ,+ bụ́ ohu m Devid,+ ọ ga-azụkwa ha. Ya onwe ya ga-azụ ha, ya onwe ya ga-abụkwa onye na-azụ ha.+ Ezikiel 37:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘“Ohu m Devid ga-abụ eze ha,+ ha niile ga-enwekwa otu onye ọzụzụ atụrụ.+ Ha ga-ejekwa ije ná mkpebi ikpe m,+ ha ga-edebekwa ụkpụrụ m,+ ha ga-emekwa ya.+ 1 Pita 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe e mere ka onyeisi ọzụzụ atụrụ+ ahụ pụta ìhè, unu ga-anata okpueze+ ebube ahụ na-adịghị emebi emebi.+
23 M ga-enyekwa ha otu onye ọzụzụ atụrụ,+ bụ́ ohu m Devid,+ ọ ga-azụkwa ha. Ya onwe ya ga-azụ ha, ya onwe ya ga-abụkwa onye na-azụ ha.+
24 “‘“Ohu m Devid ga-abụ eze ha,+ ha niile ga-enwekwa otu onye ọzụzụ atụrụ.+ Ha ga-ejekwa ije ná mkpebi ikpe m,+ ha ga-edebekwa ụkpụrụ m,+ ha ga-emekwa ya.+
4 Mgbe e mere ka onyeisi ọzụzụ atụrụ+ ahụ pụta ìhè, unu ga-anata okpueze+ ebube ahụ na-adịghị emebi emebi.+