1 Ndị Kọrịnt 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye ọ bụla nke sokwa n’asọmpi na-enwe njide onwe onye+ n’ihe niile. Otú ọ dị, ha na-eme ya ka ha wee nweta okpu mmeri pụrụ ire ure,+ ma anyị na-eme ya ka anyị wee nweta nke na-apụghị ire ure.+ 1 Pita 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka anyị wee nweta ihe nketa a na-apụghị ibibi ebibi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-adịghịkwa emebi emebi.+ E debeere ya unu n’eluigwe,+
25 Onye ọ bụla nke sokwa n’asọmpi na-enwe njide onwe onye+ n’ihe niile. Otú ọ dị, ha na-eme ya ka ha wee nweta okpu mmeri pụrụ ire ure,+ ma anyị na-eme ya ka anyị wee nweta nke na-apụghị ire ure.+
4 ka anyị wee nweta ihe nketa a na-apụghị ibibi ebibi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-adịghịkwa emebi emebi.+ E debeere ya unu n’eluigwe,+