Zefanaya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ndị na-arịọsi m arịrịọ ike, ya bụ, ndị m a chụsara achụsa, ga-esite n’ógbè osimiri Itiopia wetara m onyinye.+ Ọrụ Ndịozi 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ya mere, o biliri gaa, ma, lee! otu ọnaozi+ Itiopia,+ nke nwere ike dị ukwuu n’okpuru Kandesi bụ́ eze nwaanyị ndị Itiopia, onye na-elekọta akụ̀ ya niile. Ọ gara Jeruselem ife Chineke,+
10 “Ndị na-arịọsi m arịrịọ ike, ya bụ, ndị m a chụsara achụsa, ga-esite n’ógbè osimiri Itiopia wetara m onyinye.+
27 Ya mere, o biliri gaa, ma, lee! otu ọnaozi+ Itiopia,+ nke nwere ike dị ukwuu n’okpuru Kandesi bụ́ eze nwaanyị ndị Itiopia, onye na-elekọta akụ̀ ya niile. Ọ gara Jeruselem ife Chineke,+