Aịzaya 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na a ga-afụ opi ike,+ ndị na-ala n’iyi n’ala Asiria+ na ndị a chụsara achụsa n’ala Ijipt+ ga-abịakwa kpọọrọ Jehova isiala+ n’ugwu nsọ nke dị na Jeruselem.+ Maịka 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ụbọchị ahụ, ha ga-esi ọbụna n’Asiria na obodo ndị dị n’Ijipt bịakwute gị, ha ga-esi n’Ijipt ruo ọbụna n’Osimiri Yufretis;+ si n’otu oké osimiri ruo n’oké osimiri ọzọ, sikwa n’otu n’ugwu ruo n’ugwu ọzọ.+
13 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na a ga-afụ opi ike,+ ndị na-ala n’iyi n’ala Asiria+ na ndị a chụsara achụsa n’ala Ijipt+ ga-abịakwa kpọọrọ Jehova isiala+ n’ugwu nsọ nke dị na Jeruselem.+
12 N’ụbọchị ahụ, ha ga-esi ọbụna n’Asiria na obodo ndị dị n’Ijipt bịakwute gị, ha ga-esi n’Ijipt ruo ọbụna n’Osimiri Yufretis;+ si n’otu oké osimiri ruo n’oké osimiri ọzọ, sikwa n’otu n’ugwu ruo n’ugwu ọzọ.+