Maịka 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ụbọchị ahụ, ha ga-esiN’Asiria na obodo ndị dị n’Ijipt bịakwute gị. Ha ga-esi n’Ijipt ruo n’Osimiri Yufretis. Ha ga-esi n’otu oké osimiri ruo n’oké osimiri ọzọ, sikwa n’otu ugwu ruo n’ugwu ọzọ.+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:12 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 20-21
12 N’ụbọchị ahụ, ha ga-esiN’Asiria na obodo ndị dị n’Ijipt bịakwute gị. Ha ga-esi n’Ijipt ruo n’Osimiri Yufretis. Ha ga-esi n’otu oké osimiri ruo n’oké osimiri ọzọ, sikwa n’otu ugwu ruo n’ugwu ọzọ.+