Maịka 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ụbọchị ahụ, ha ga-esi ọbụna n’Asiria na obodo ndị dị n’Ijipt bịakwute gị, ha ga-esi n’Ijipt ruo ọbụna n’Osimiri Yufretis;+ si n’otu oké osimiri ruo n’oké osimiri ọzọ, sikwa n’otu n’ugwu ruo n’ugwu ọzọ.+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:12 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 20-21
12 N’ụbọchị ahụ, ha ga-esi ọbụna n’Asiria na obodo ndị dị n’Ijipt bịakwute gị, ha ga-esi n’Ijipt ruo ọbụna n’Osimiri Yufretis;+ si n’otu oké osimiri ruo n’oké osimiri ọzọ, sikwa n’otu n’ugwu ruo n’ugwu ọzọ.+