Jenesis 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ,+ o wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis:+ Ọnụ Ọgụgụ 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ókè ahụ ga-atụgharị n’Azmọn gawa ruo ndagwurugwu Ijipt,+ ọ ga-ejedebe n’Oké Osimiri.+ Joshụa 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ gafekwara ruo Azmọn,+ ruokwa na ndagwurugwu Ijipt;+ ebe ókè ya jedebere bụ n’oké osimiri. Nke a wee bụrụ ókè ha n’ebe ndịda.
18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ,+ o wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis:+
4 Ọ gafekwara ruo Azmọn,+ ruokwa na ndagwurugwu Ijipt;+ ebe ókè ya jedebere bụ n’oké osimiri. Nke a wee bụrụ ókè ha n’ebe ndịda.