2 Samuel 20:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ozugbo ahụ, nwaanyị ahụ ji amamihe+ gakwuru ndị obodo ya niile, ha wee gbupụ Shiba nwa Bikraị isi wee tụọrọ ya Joab. O wee fụọ opi,+ ha wee si n’obodo ahụ lasasịa, onye ọ bụla wee laa n’ụlọ ya; Joab wee laghachikwuru eze na Jeruselem. Ekliziastis 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na amamihe bụ ihe nchebe,+ dịkwa ka ego bụ ihe nchebe;+ ma ihe ihe ọmụma ji ka mma bụ na amamihe na-echebe ndị nwe ya ndụ.+
22 Ozugbo ahụ, nwaanyị ahụ ji amamihe+ gakwuru ndị obodo ya niile, ha wee gbupụ Shiba nwa Bikraị isi wee tụọrọ ya Joab. O wee fụọ opi,+ ha wee si n’obodo ahụ lasasịa, onye ọ bụla wee laa n’ụlọ ya; Joab wee laghachikwuru eze na Jeruselem.
12 N’ihi na amamihe bụ ihe nchebe,+ dịkwa ka ego bụ ihe nchebe;+ ma ihe ihe ọmụma ji ka mma bụ na amamihe na-echebe ndị nwe ya ndụ.+