Ekliziastis 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E nwekwara otu nwoke nọ n’ime ya, bụ́ ogbenye kama ọ maara ihe, onye a wee jiri amamihe+ ya napụta obodo ahụ. Ma ọ dịghị onye chetara ogbenye ahụ.+ Ekliziastis 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Amamihe dị mma karịa ngwá ọgụ, naanị otu onye mmehie pụkwara ibibi ọtụtụ ihe ọma.+
15 E nwekwara otu nwoke nọ n’ime ya, bụ́ ogbenye kama ọ maara ihe, onye a wee jiri amamihe+ ya napụta obodo ahụ. Ma ọ dịghị onye chetara ogbenye ahụ.+