Job 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha na-asọ m oyi, ha anọrọwo m n’ebe dị anya;+Ha ahapụghịkwa ịgbụ m ọnụ mmiri n’ihu.+ Ilu 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye dara ogbenye ka mmadụ ibe ya na-akpọ asị,+ ma ndị enyi ọgaranya na-adị ọtụtụ.+ Jems 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, unu emenyewo onye ogbenye ahụ ihere. Ọ̀ bụ na ndị bara ọgaranya adịghị emegbu+ unu, na-adọkpụrụkwa unu gaa n’ụlọikpe?+
6 Ma, unu emenyewo onye ogbenye ahụ ihere. Ọ̀ bụ na ndị bara ọgaranya adịghị emegbu+ unu, na-adọkpụrụkwa unu gaa n’ụlọikpe?+