Ilu 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị mmadụ na-akpọ ogbenye asị, ndị agbata obi ya na-akpọdị ya asị.+ Ma ọgaranya na-enwe ọtụtụ ndị enyi.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:20 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2018, p. 10 Teta!,11/2015, p. 5 Ụlọ Nche,7/15/2005, p. 20
20 Ndị mmadụ na-akpọ ogbenye asị, ndị agbata obi ya na-akpọdị ya asị.+ Ma ọgaranya na-enwe ọtụtụ ndị enyi.+