Ilu 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị niile bụ́ ụmụnne onye dara ogbenye kpọrọ ya asị.+ Ndị enyi ya na-agbadịrị ya ọsọ.+ Ọ na-arịọ ha arịrịọ, ma e nweghị onye na-atụpụrụ ya ọnụ.
7 Ndị niile bụ́ ụmụnne onye dara ogbenye kpọrọ ya asị.+ Ndị enyi ya na-agbadịrị ya ọsọ.+ Ọ na-arịọ ha arịrịọ, ma e nweghị onye na-atụpụrụ ya ọnụ.