Ilu 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Arịrịọ ka onye dara ogbenye na-arịọ,+ ma onye bara ọgaranya na-aza okwu ike ike.+ Jems 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ma otu onye n’ime unu asị ya: “Laa n’udo, nyaa ọkụ, rijuokwa afọ,” ma unu enyeghị ya ihe na-akpa ahụ́ ya, olee uru ọ bara?+ 1 Jọn 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma onye ọ bụla nke nwere ihe ụwa a nke e ji ebi ndụ+ ma hụ nwanna ya ka ọ nọ ná mkpa,+ ma o nweghị ọmịiko n’ebe ọ nọ,+ olee otú ịhụnanya maka Chineke si dịrị n’ime ya?+
16 ma otu onye n’ime unu asị ya: “Laa n’udo, nyaa ọkụ, rijuokwa afọ,” ma unu enyeghị ya ihe na-akpa ahụ́ ya, olee uru ọ bara?+
17 Ma onye ọ bụla nke nwere ihe ụwa a nke e ji ebi ndụ+ ma hụ nwanna ya ka ọ nọ ná mkpa,+ ma o nweghị ọmịiko n’ebe ọ nọ,+ olee otú ịhụnanya maka Chineke si dịrị n’ime ya?+