Abụ Ọma 112:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+ Abụ Ọma 128:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 128 Obi ụtọ na-adịrị onye ọ bụla nke na-atụ egwu Jehova,+Onye na-eje ije n’ụzọ ya.+ Luk 1:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 sitekwa n’ọgbọ ruo n’ọgbọ ebere ya na-adịkwasị ndị na-atụ egwu ya.+
112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+