Abụ Ọma 119:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Edebewo m okwu gị n’obi m,+Ka m wee ghara imehie gị.+ Ilu 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwa m, echefula iwu m,+ ka obi gị debekwa ihe m nyere n’iwu,+