Abụ Ọma 112:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+ Abụ Ọma 119:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 Tupu mụ anọrọ ná mmekpa ahụ́, anọ m na-emehie n’amaghị ama,+Ma ugbu a edebewo m okwu gị.+ Luk 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ma Meri buuru okwu a niile n’obi ya, na-eche ihe ihe ndị a pụtara.+ Luk 2:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 O wee soro ha gbadaa ma bịaruo Nazaret, ọ nọkwa na-edo onwe ya n’okpuru ha.+ Nne ya buuru okwu a niile nke ọma n’obi ya.+ Ndị Rom 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ekele dịrị Chineke na unu bụbu ndị ohu nke mmehie ma unu ghọrọ ndị si n’obi ha na-erube isi n’ụdị ozizi ahụ nke e nyefere unu n’aka.+
112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+
51 O wee soro ha gbadaa ma bịaruo Nazaret, ọ nọkwa na-edo onwe ya n’okpuru ha.+ Nne ya buuru okwu a niile nke ọma n’obi ya.+
17 Ma ekele dịrị Chineke na unu bụbu ndị ohu nke mmehie ma unu ghọrọ ndị si n’obi ha na-erube isi n’ụdị ozizi ahụ nke e nyefere unu n’aka.+