17 “Ọ bụrụ na mkpụrụ obi emehie wee mee otu n’ime ihe niile Jehova nyere iwu ka a ghara ime, ọ bụ ezie na ọ maghị+ na o mere ya, ọ bụ onye ikpe mara, ọ ga-azakwa ajụjụ maka njehie ya.+
6Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+
13 ọ bụ ezie na n’oge gara aga, abụ m onye nkwulu na onye mkpagbu+ na onye na-akparị mmadụ.+ Otú ọ dị, e meere m ebere,+ n’ihi na amaghị m ihe mgbe ahụ,+ emekwara m ya n’ihi enweghị okwukwe.