12 Ya mere, dị ka ndị Chineke họọrọ,+ ndị dị nsọ a hụrụ n’anya, yirinụ obi ọmịiko,+ obiọma, ịdị umeala n’obi,+ ịdị nwayọọ,+ na ogologo ntachi obi,+ dị ka uwe.
2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ka ha ghara inwe mmụọ ịlụ ọgụ,+ ka ha nwee ezi uche,+ na-adị nwayọọ n’ụzọ zuru ezu n’ebe mmadụ niile nọ.+