Ndị Galeshia 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+
6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+