Levitikọs 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi+ emehie n’amaghị ama+ site n’ime nke ọ bụla n’ime ihe Jehova nyere iwu ka a ghara ime: Matiu 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ bụrụkwa na nwanna gị emehie, gaa mee ka ọ mara ebe o mejọrọ n’ebe naanị gị na ya nọ.+ Ọ bụrụ na o gee gị ntị, i ritewo nwanna gị n’uru.+ Ndị Rom 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere ana m ajụ, sị, Hà sụrụ ngọngọ wee daa+ kpamkpam? Tụfịakwa! Kama site n’ụkwụ ha zọhiere,+ a na-azọpụta ndị mba ọzọ,+ ka e wee kpalie ha ikwo ekworo.+
2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi+ emehie n’amaghị ama+ site n’ime nke ọ bụla n’ime ihe Jehova nyere iwu ka a ghara ime:
15 “Ọ bụrụkwa na nwanna gị emehie, gaa mee ka ọ mara ebe o mejọrọ n’ebe naanị gị na ya nọ.+ Ọ bụrụ na o gee gị ntị, i ritewo nwanna gị n’uru.+
11 Ya mere ana m ajụ, sị, Hà sụrụ ngọngọ wee daa+ kpamkpam? Tụfịakwa! Kama site n’ụkwụ ha zọhiere,+ a na-azọpụta ndị mba ọzọ,+ ka e wee kpalie ha ikwo ekworo.+