1 Ndị Kọrịnt 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka anyị ghara ịna-akwa iko,+ dị ka ụfọdụ n’ime ha kwara iko, puku iri abụọ na atọ n’ime ha wee nwụọ n’otu ụbọchị.+ Ndị Hibru 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ka anyị gbalịsie ike ịbanye n’izu ike ahụ, ka onye ọ bụla ghara ịdaba n’ụdị nnupụisi ahụ.+
8 Ka anyị ghara ịna-akwa iko,+ dị ka ụfọdụ n’ime ha kwara iko, puku iri abụọ na atọ n’ime ha wee nwụọ n’otu ụbọchị.+
11 Ya mere, ka anyị gbalịsie ike ịbanye n’izu ike ahụ, ka onye ọ bụla ghara ịdaba n’ụdị nnupụisi ahụ.+