Diuterọnọmi 32:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha onwe ha ejiriwo ihe na-abụghị chi kpalie m ikwo ekworo;+Ha ejiriwo arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo m iwe;Mụ onwe m ga-ejikwa ndị na-enweghị ihe ha bụ kpalie ha ikwo ekworo;+M ga-eji mba nzuzu kpasuo ha iwe.+ Ndị Rom 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na Izrel amaghị?+ Mozis bu ụzọ sị: “M ga-eji ihe na-abụghị mba kpalie unu ikwo ekworo; m ga-eji mba nzuzu kpasuo unu iwe dị ọkụ.”+
21 Ha onwe ha ejiriwo ihe na-abụghị chi kpalie m ikwo ekworo;+Ha ejiriwo arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo m iwe;Mụ onwe m ga-ejikwa ndị na-enweghị ihe ha bụ kpalie ha ikwo ekworo;+M ga-eji mba nzuzu kpasuo ha iwe.+
19 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na Izrel amaghị?+ Mozis bu ụzọ sị: “M ga-eji ihe na-abụghị mba kpalie unu ikwo ekworo; m ga-eji mba nzuzu kpasuo unu iwe dị ọkụ.”+