Matiu 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jizọs zipụrụ mmadụ iri na abụọ a wee nye ha iwu, sị:+ “Unu abanyela n’okporo ụzọ ndị mba ọzọ, unu abanyekwala n’obodo ndị Sameria;+ Ọrụ Ndịozi 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Pita biliri ọtọ, ya na ndịozi iri na otu+ ahụ, o welikwara olu ya ma gwa ha, sị: “Ndị Judia na unu niile ndị bi na Jeruselem,+ maranụ nke a, ṅaakwanụ ntị n’ihe m na-ekwu.
5 Jizọs zipụrụ mmadụ iri na abụọ a wee nye ha iwu, sị:+ “Unu abanyela n’okporo ụzọ ndị mba ọzọ, unu abanyekwala n’obodo ndị Sameria;+
14 Ma Pita biliri ọtọ, ya na ndịozi iri na otu+ ahụ, o welikwara olu ya ma gwa ha, sị: “Ndị Judia na unu niile ndị bi na Jeruselem,+ maranụ nke a, ṅaakwanụ ntị n’ihe m na-ekwu.