Matiu 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jizọs zipụrụ mmadụ iri na abụọ a ma sị ha:+ “Unu abanyela n’okporo ụzọ ndị mba ọzọ, unu abanyekwala n’obodo ndị Sameria.+
5 Jizọs zipụrụ mmadụ iri na abụọ a ma sị ha:+ “Unu abanyela n’okporo ụzọ ndị mba ọzọ, unu abanyekwala n’obodo ndị Sameria.+