Mak 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O wee kpọọ ndịozi ya iri na abụọ, bido izipụ ha abụọ abụọ+ ma nye ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ ọjọọ.*+ Luk 9:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O wee kpọkọta ndịozi ya iri na abụọ, nye ha ikike ịgwọ ọrịa+ na ịchụpụ ndị mmụọ ọjọọ niile.+ 2 O zipụkwara ha ka ha gaa kwusaa gbasara Alaeze Chineke ma gwọọ ọrịa.
9 O wee kpọkọta ndịozi ya iri na abụọ, nye ha ikike ịgwọ ọrịa+ na ịchụpụ ndị mmụọ ọjọọ niile.+ 2 O zipụkwara ha ka ha gaa kwusaa gbasara Alaeze Chineke ma gwọọ ọrịa.