Luk 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe ihe ndị a mechara, Onyenwe anyị họpụtakwuru mmadụ iri asaa ma zipụ ha abụọ abụọ+ ka ha buru ya ụzọ gaa n’obodo ọ bụla na ebe ọ bụla ọ ga-aga.
10 Mgbe ihe ndị a mechara, Onyenwe anyị họpụtakwuru mmadụ iri asaa ma zipụ ha abụọ abụọ+ ka ha buru ya ụzọ gaa n’obodo ọ bụla na ebe ọ bụla ọ ga-aga.