Luk 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Onyenwe anyị họpụtara mmadụ iri asaa+ ọzọ ma zipụ ha abụọ abụọ+ ka ha buru ya ụzọ gaa n’obodo nakwa n’ebe ọ bụla ya onwe ya ga-abịa. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 22 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 170 Ụlọ Nche,3/1/1998, p. 30-31
10 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Onyenwe anyị họpụtara mmadụ iri asaa+ ọzọ ma zipụ ha abụọ abụọ+ ka ha buru ya ụzọ gaa n’obodo nakwa n’ebe ọ bụla ya onwe ya ga-abịa.