Mak 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee kpọọ mmadụ iri na abụọ ahụ. O wee bido izipụ ha abụọ abụọ,+ ọ malitekwara inye ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ na-adịghị ọcha.+
7 O wee kpọọ mmadụ iri na abụọ ahụ. O wee bido izipụ ha abụọ abụọ,+ ọ malitekwara inye ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ na-adịghị ọcha.+