Ekliziastis 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Abụọ dị mma karịa otu,+ n’ihi na ha nwere ezi ụgwọ ọrụ maka ịrụsi ọrụ ike ha.+ Luk 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Onyenwe anyị họpụtara mmadụ iri asaa+ ọzọ ma zipụ ha abụọ abụọ+ ka ha buru ya ụzọ gaa n’obodo nakwa n’ebe ọ bụla ya onwe ya ga-abịa.
10 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Onyenwe anyị họpụtara mmadụ iri asaa+ ọzọ ma zipụ ha abụọ abụọ+ ka ha buru ya ụzọ gaa n’obodo nakwa n’ebe ọ bụla ya onwe ya ga-abịa.