Jenesis 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova bụ́ Chineke wee sị: “Ọ dịghị mma ka mmadụ ahụ nọgide naanị ya. M gaje imere ya onye inyeaka, ka ọ bụrụ onye ga-eme ka o zuo ezu.”+ 1 Samuel 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jọnatan nwa Sọl wee bilie gakwuru Devid n’ime Horesh, ka o wee mee ka o nwee ike+ n’ebe Chineke nọ.+ Ilu 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ ígwè ka a na-eji amụcha ígwè. Otú ahụ ka ihu mmadụ na-amụcha ihu mmadụ ibe ya.+ Ọrụ Ndịozi 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka ha nọ na-ejere Jehova ozi n’ihu ọha+ ma na-ebu ọnụ, mmụọ nsọ sịrị: “N’etiti mmadụ niile, dooro m Banabas na Sọl+ iche maka ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.”
18 Jehova bụ́ Chineke wee sị: “Ọ dịghị mma ka mmadụ ahụ nọgide naanị ya. M gaje imere ya onye inyeaka, ka ọ bụrụ onye ga-eme ka o zuo ezu.”+
16 Jọnatan nwa Sọl wee bilie gakwuru Devid n’ime Horesh, ka o wee mee ka o nwee ike+ n’ebe Chineke nọ.+
2 Ka ha nọ na-ejere Jehova ozi n’ihu ọha+ ma na-ebu ọnụ, mmụọ nsọ sịrị: “N’etiti mmadụ niile, dooro m Banabas na Sọl+ iche maka ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.”