Ọpụpụ 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee sị Mozis: “Gbagoo gakwuru Jehova, gị na Erọn, Nedab na Abaịhu+ na mmadụ iri asaa+ n’ime ndị okenye Izrel, unu ga-anọkwa n’ebe dịtụ anya kpọọ isiala. Ọnụ Ọgụgụ 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Kpọkọtara m ndị ikom iri asaa n’ime ndị okenye Izrel,+ bụ́ ndị ị maara na ha bụ ndị okenye ụmụ Izrel na ndị isi ha,+ kpọga ha n’ụlọikwuu nzute, gị na ha ga-eguzo n’ebe ahụ.
24 O wee sị Mozis: “Gbagoo gakwuru Jehova, gị na Erọn, Nedab na Abaịhu+ na mmadụ iri asaa+ n’ime ndị okenye Izrel, unu ga-anọkwa n’ebe dịtụ anya kpọọ isiala.
16 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Kpọkọtara m ndị ikom iri asaa n’ime ndị okenye Izrel,+ bụ́ ndị ị maara na ha bụ ndị okenye ụmụ Izrel na ndị isi ha,+ kpọga ha n’ụlọikwuu nzute, gị na ha ga-eguzo n’ebe ahụ.