Luk 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe ihe ndị a mechara, Onyenwe anyị họpụtakwuru mmadụ iri asaa ma zipụ ha abụọ abụọ+ ka ha buru ya ụzọ gaa n’obodo ọ bụla na ebe ọ bụla ọ ga-aga. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 22 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 170 Ụlọ Nche,3/1/1998, p. 30-31
10 Mgbe ihe ndị a mechara, Onyenwe anyị họpụtakwuru mmadụ iri asaa ma zipụ ha abụọ abụọ+ ka ha buru ya ụzọ gaa n’obodo ọ bụla na ebe ọ bụla ọ ga-aga.