Diuterọnọmi 32:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha efeela ihe na-abụghị chi wee kpasuo m iwe.+ Ha efeela arụsị ha na-abaghị uru wee mee ka obi jọọ m njọ.+ N’ihi ya, m ga-eji ndị na-enweghị ihe ha bụ mee ka obi jọọ ha njọ.+ M ga-ejikwa mba dị nzuzu kpasuo ha iwe.+
21 Ha efeela ihe na-abụghị chi wee kpasuo m iwe.+ Ha efeela arụsị ha na-abaghị uru wee mee ka obi jọọ m njọ.+ N’ihi ya, m ga-eji ndị na-enweghị ihe ha bụ mee ka obi jọọ ha njọ.+ M ga-ejikwa mba dị nzuzu kpasuo ha iwe.+