Abụ Ọma 96:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chi ọzọ niile ndị mmadụ na-efe abaghị uru.+ Ma, ọ bụ Jehova kere eluigwe.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Unu ekwesịghị ịna-aṅụ ihe dị n’iko Jehova* na-aṅụkwa ihe dị n’iko ndị mmụọ ọjọọ. Unu ekwesịghịkwa ịna-eri ihe dị na “tebụl Jehova”*+ na-erikwa ihe dị na tebụl ndị mmụọ ọjọọ. 22 Ka ‘ànyị na-akpasu Jehova* iwe’?+ Ànyị ka ya ike?
21 Unu ekwesịghị ịna-aṅụ ihe dị n’iko Jehova* na-aṅụkwa ihe dị n’iko ndị mmụọ ọjọọ. Unu ekwesịghịkwa ịna-eri ihe dị na “tebụl Jehova”*+ na-erikwa ihe dị na tebụl ndị mmụọ ọjọọ. 22 Ka ‘ànyị na-akpasu Jehova* iwe’?+ Ànyị ka ya ike?