Abụ Ọma 97:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka e menye ndị niile na-efe arụsị a pịrị apị ihere,+Ndị ji chi ha na-abaghị uru anya isi.+ Chi niile, kpọọrọnụ Chineke isiala.*+ Aịzaya 44:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụrụ na mmadụ apịa chi ma ọ bụ kpụọ arụsị,Ọ gaghị abara ya uru ọ bụla.+
7 Ka e menye ndị niile na-efe arụsị a pịrị apị ihere,+Ndị ji chi ha na-abaghị uru anya isi.+ Chi niile, kpọọrọnụ Chineke isiala.*+