Ọpụpụ 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na m ga-agafe n’Ijipt n’abalị ahụ gbuo nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ.+ M ga-ekpekwa chi niile nke Ijipt ikpe ma taa ha ahụhụ.+ Abụ m Jehova. Ọpụpụ 18:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ugbu a, amatala m na Jehova karịrị chi niile ọzọ+ n’ihi ihe o mere ndị mpako ndị ji obi ọjọọ mesie ndị ya ike.”
12 N’ihi na m ga-agafe n’Ijipt n’abalị ahụ gbuo nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ.+ M ga-ekpekwa chi niile nke Ijipt ikpe ma taa ha ahụhụ.+ Abụ m Jehova.
11 Ugbu a, amatala m na Jehova karịrị chi niile ọzọ+ n’ihi ihe o mere ndị mpako ndị ji obi ọjọọ mesie ndị ya ike.”