Ọnụ Ọgụgụ 33:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’oge ahụ, ndị Ijipt nọ na-eli ụmụ niile ha bu ụzọ mụọ bụ́ ndị Jehova gburu,+ n’ihi na Jehova kpere chi ha dị iche iche ikpe ma taa ha ahụhụ.+
4 N’oge ahụ, ndị Ijipt nọ na-eli ụmụ niile ha bu ụzọ mụọ bụ́ ndị Jehova gburu,+ n’ihi na Jehova kpere chi ha dị iche iche ikpe ma taa ha ahụhụ.+