Ọpụpụ 12:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’etiti abalị, Jehova gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+ malite na nwa mbụ Fero, onye nọ n’ocheeze, ruo na nwa mbụ nke onye a dọtara n’agha nọ n’ụlọ mkpọrọ, nakwa nwa ọ bụla anụmanụ bu ụzọ mụọ.+ Abụ Ọma 78:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 N’ikpeazụ, o gburu ndị niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+Bụ́ ndị e bu ụzọ mụọ n’ụlọikwuu ndị dị na Ham.
29 N’etiti abalị, Jehova gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+ malite na nwa mbụ Fero, onye nọ n’ocheeze, ruo na nwa mbụ nke onye a dọtara n’agha nọ n’ụlọ mkpọrọ, nakwa nwa ọ bụla anụmanụ bu ụzọ mụọ.+