Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 15:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ma m ga-ekpe mba ahụ ha ga-agbara ohu ikpe.+ E mechaakwa, ụmụ gị ga-eburu ọtụtụ akụnụba laa.+

  • Ọpụpụ 11:4, 5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Mosis wee sị: “Jehova kwuru, sị, ‘N’ihe dị ka n’etiti abalị, m ga-abanye n’ime Ijipt.+ 5 Nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt ga-anwụ,+ malite na nwa mbụ Fero, onye nọ n’ocheeze, ruo na nwa mbụ nke nwaanyị na-eje ozi, bụ́ onye na-egwe ihe na nkume e ji egwe nri, nakwa nwa ọ bụla anụ ụlọ bu ụzọ mụọ.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 3:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 N’ihi na ọ bụ m nwe nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ.+ Ọ bụ n’ụbọchị m gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt+ ka m mere ka nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel dịrị m nsọ, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ.+ Ha ga-abụ nke m. Abụ m Jehova.”

  • Abụ Ọma 135:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 O gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,

      Ma mmadụ ma anụmanụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya