Ọpụpụ 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Dooro m nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel nsọ.* Ọ bụ m nwe nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ na anụmanụ ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ.”+ Ọpụpụ 34:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ọ bụ m nwe nwoke ọ bụla e bụ ụzọ mụọ+ nakwa anụmanụ ọ bụla bụ́ oké anụ ụlọ gị bu ụzọ mụọ,* ma ọ̀ bụ nke ehi mụrụ ma ọ̀ bụ nke atụrụ mụrụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 18:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Nwa mbụ nke ihe niile dị ndụ*+ ha ga-ewetara Jehova, ma ọ̀ bụ mmadụ ma ọ̀ bụ anụmanụ, ga-abụ nke gị. Ma, ị ga-agbara nwa mbụ mmadụ mụrụ.+ Ị ga-agbarakwa nwa mbụ anụmanụ na-adịghị ọcha mụrụ.+ Luk 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 dị ka e si dee ya n’Iwu Jehova.* E dere, sị: “A ga-enyefe Jehova* nwa nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ.”*+
2 “Dooro m nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel nsọ.* Ọ bụ m nwe nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ na anụmanụ ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ.”+
19 “Ọ bụ m nwe nwoke ọ bụla e bụ ụzọ mụọ+ nakwa anụmanụ ọ bụla bụ́ oké anụ ụlọ gị bu ụzọ mụọ,* ma ọ̀ bụ nke ehi mụrụ ma ọ̀ bụ nke atụrụ mụrụ.+
15 “Nwa mbụ nke ihe niile dị ndụ*+ ha ga-ewetara Jehova, ma ọ̀ bụ mmadụ ma ọ̀ bụ anụmanụ, ga-abụ nke gị. Ma, ị ga-agbara nwa mbụ mmadụ mụrụ.+ Ị ga-agbarakwa nwa mbụ anụmanụ na-adịghị ọcha mụrụ.+
23 dị ka e si dee ya n’Iwu Jehova.* E dere, sị: “A ga-enyefe Jehova* nwa nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ.”*+