Aịzaya 37:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha agbaakwala chi mba ndị ahụ ọkụ+ n’ihi na ha abụghị ezigbo chi, kama ha bụ osisi na nkume, ọrụ aka mmadụ.+ Ọ bụ ya mere ha ji nwee ike ibibi ha.
19 Ha agbaakwala chi mba ndị ahụ ọkụ+ n’ihi na ha abụghị ezigbo chi, kama ha bụ osisi na nkume, ọrụ aka mmadụ.+ Ọ bụ ya mere ha ji nwee ike ibibi ha.