Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 40:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Omenkà na-akpụ arụsị.

      Onye na-eji ígwè akpụ ihe na-ejikwa ọlaedo machie ya,+

      Jirikwa ọlaọcha kpụọ ihe a ga-eji chọọ ya mma.

  • Aịzaya 41:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Omenkà na-agba onye na-eji ígwè akpụ ihe ume.+

      Onye na-eji hama e ji akpụ ụ́zụ́ akụsa ígwè

      Na-agba onye ọzọ na-akụkọta ígwè na ígwè ume.

      Ọ na-asị na otú e si kụkọta ígwè ndị ahụ dị mma.

      N’ikpeazụ, mmadụ na-eji ntu kụgide arụsị ahụ n’ihe ka ọ ghara ite kweke kweke.

  • Jeremaya 10:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 N’ihi na omenala mba dị iche iche na-emegharị ndị mmadụ anya.*

      Omenkà na-aga gbutuo osisi nkịtị dị n’ọhịa,

      Jiri ya pịa arụsị.+

  • Hosia 8:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 N’ihi na ọ bụ Izrel mere ihe a.

      Ọ bụ omenkà mere ya, ọ bụghị Chineke.

      A ga-akụri nwa ehi Sameria.

  • Ọrụ Ndịozi 17:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 “Ebe ọ bụ na anyị bụ ụmụ Chineke,+ anyị ekwesịghị iche na Chineke yiri ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ nkume. Anyị ekwesịghịkwa iche na ọ dị ka ihe ụmụ mmadụ chepụtara kpụọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya