Aịzaya 40:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Omenkà emewo ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ onye na-eji ígwè akpụ ihe na-ejikwa ọlaedo machie ya,+ ọ na-akpụkwa ihe ịchọ mma ọlaọcha.+
19 Omenkà emewo ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ onye na-eji ígwè akpụ ihe na-ejikwa ọlaedo machie ya,+ ọ na-akpụkwa ihe ịchọ mma ọlaọcha.+