Jeremaya 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na omenala nke ndị dị iche iche+ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, n’ihi na ọ bụ osisi nkịtị+ dị n’ọhịa ka mmadụ gbuturu, bụ́ nke omenkà ji mma ịkwa osisi kwaa.+
3 N’ihi na omenala nke ndị dị iche iche+ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, n’ihi na ọ bụ osisi nkịtị+ dị n’ọhịa ka mmadụ gbuturu, bụ́ nke omenkà ji mma ịkwa osisi kwaa.+