14 Ọ dị onye ọrụ ya bụ igbutu osisi sida. Ọ na-ahọrọ otu ụdị osisi, bụ́ oké osisi. Ọ na-ahapụ ya ka ọ kaa akaa n’etiti osisi ndị dị n’oké ọhịa.+ Ọ kụrụ osisi lọrel, mmiri ozuzo na-emekwa ka ọ na-eto.
20 “Zukọtanụ bịa.+ Gbakọtanụ bịa nso, unu ndị si ná mba dị iche iche gbapụ.+ Ndị na-ebugharị ihe oyiyi ha e ji osisi pịa amaghị ihe ọ bụla, otú ahụkwa ka ọ dị ndị na-ekpeku chi nke na-apụghị ịzọpụta mmadụ ekpere.+
18 Olee uru ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ na onye na-ezi ozizi ụgha+ bara nke mere onye rụrụ ya ji rụọ ya, nke mere o ji tụkwasị ya obi,+ o wee mee chi na-abaghị uru, bụ́ ndị na-adịghị ekwu okwu?+