20 Ọ na-ahọrọ otu osisi dị ka ihe e nyere n’onyinye, bụ́ osisi nke na-ereghị ure.+ Ọ na-achọtara onwe ya ezigbo omenkà, ka ọ rụọrọ ya ihe oyiyi+ a pịrị apị nke na-agaghị ete kweke kweke.+
3 N’ihi na omenala nke ndị dị iche iche+ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, n’ihi na ọ bụ osisi nkịtị+ dị n’ọhịa ka mmadụ gbuturu, bụ́ nke omenkà ji mma ịkwa osisi kwaa.+